Mkpughe 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ tụbakwara ya n’ime abis+ ahụ, mechie ya ma kaa ya akara mgbe ọ tụbasịrị ya, ka o wee ghara iduhie mba niile ọzọ ruo mgbe otu puku afọ ahụ gwụsịrị. Mgbe ihe ndị a gasịrị, a ga-atọpụ ya ruo nwa oge.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:3 Ezigbo Ofufe, p. 230-232 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1882 Mmezu Mkpughe, p. 287-288 Ụlọ Nche,11/15/2004, p. 30-31 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 182-183
3 Ọ tụbakwara ya n’ime abis+ ahụ, mechie ya ma kaa ya akara mgbe ọ tụbasịrị ya, ka o wee ghara iduhie mba niile ọzọ ruo mgbe otu puku afọ ahụ gwụsịrị. Mgbe ihe ndị a gasịrị, a ga-atọpụ ya ruo nwa oge.+
20:3 Ezigbo Ofufe, p. 230-232 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1882 Mmezu Mkpughe, p. 287-288 Ụlọ Nche,11/15/2004, p. 30-31 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 182-183