Mkpughe 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye ọ bụla nke meriri ga-eketa ihe ndị a, m ga-abụkwa Chineke ya,+ ọ ga-abụkwa nwa m.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:7 Mmezu Mkpughe, p. 304