Mkpughe 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 A gakwaghị enwe ọbụbụ ọnụ ọ bụla.+ Ma ocheeze Chineke+ na nke Nwa Atụrụ+ ahụ ga-adị n’obodo ahụ, ndị ohu ya ga na-ejekwara ya ozi dị nsọ;+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:3 Mmezu Mkpughe, p. 312-313
3 A gakwaghị enwe ọbụbụ ọnụ ọ bụla.+ Ma ocheeze Chineke+ na nke Nwa Atụrụ+ ahụ ga-adị n’obodo ahụ, ndị ohu ya ga na-ejekwara ya ozi dị nsọ;+