Mkpughe 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ mụ onwe m bụ́ Jọn na-anụ ma na-ahụ ihe ndị a. Mgbe m nụkwara ma hụ ihe ndị a, adara m n’ala n’ụkwụ mmụọ ozi nke nọ na-egosi m ihe ndị a ka m fee ya ofufe.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:8 Mmezu Mkpughe, p. 314 Ụlọ Nche,8/1/1999, p. 14
8 Ọ bụ mụ onwe m bụ́ Jọn na-anụ ma na-ahụ ihe ndị a. Mgbe m nụkwara ma hụ ihe ndị a, adara m n’ala n’ụkwụ mmụọ ozi nke nọ na-egosi m ihe ndị a ka m fee ya ofufe.+