Ihe E Dere ná Ngwụcha Isiokwu
^ [1] (paragraf nke 11) Ihe ọzọ ga-agba gị ume bụ ịgụ otú ndị Chineke n’oge anyị a si tachie obi. Dị ka ihe atụ, Akwụkwọ Mgbaafọ (Bekee) nke 1992, 1999, na 2008 kọrọ ihe na-agba ume banyere ụmụnna anyị nọ́ n’Itiopia, Malawi, na Rọshịa.