Ihe E Dere ná Ngwụcha Isiokwu
^ [1] (paragraf nke 12) Jekọb mekwara ka ya na Isọ kpezie (Jen. 27:41-45; 33:1-11); Josef emee ka ya na ụmụnne ya kpezie (Jen. 45:1-15); Gidiọn emeekwa ka ya na ndị Ifrem ghara ise okwu. (Ikpe 8:1-3) I nwere ike icheta ndị ọzọ Baịbụl kwuru na ha mere ụdị ihe ahụ.