Ihe E Dere ná Ngwụcha Isiokwu
^ [1] (paragraf nke 7) Dị ka ihe atụ, Jizọs kụziiri ndị na-eso ụzọ ya (1) ịna-ekwusa gbasara Alaeze Chineke; (2) ịtụkwasị Chineke obi ka o nye ha nri na uwe; (3) ka ha na ndị mmadụ ghara ise okwu; (4) ịtụkwasị Chineke obi ma e megidewe ha; nakwa (5) ka ha ghara ịtụ ụjọ.