Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE

Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji

‘Uhuruchi’ bụ oge nche nke mbụ dị ka ndị Grik na ndị Rom si kebie abalị. Ọ na-amalite mgbe anyanwụ dara ruo n’elekere itoolu nke abalị. ‘Etiti abalị’ bụ oge nche nke abụọ, dị ka ndị Grik na ndị Rom si kebie abalị. Ọ na-amalite n’ihe dị ka n’elekere itoolu nke abalị ruo n’etiti abalị. ‘Mgbe oké ọkpa ji akwa’ bụ oge nche nke atọ dị ka ndị Grik na ndị Rom si kebie abalị. Ọ na-amalite n’etiti abalị ruo ihe dị ka n’elekere atọ nke abalị. ‘Isi ụtụtụ’ bụ oge nche nke anọ dị ka ndị Grik na ndị Rom si kebie abalị. Ọ na-amalite n’ihe dị ka n’elekere atọ nke abalị ruo mgbe anyanwụ wara.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya