Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Mbipụta Ụlọ Nche nke September 1, 1997, peji nke 21-22, kwuru, sị: “Ndịàmà Jehova achọsiwo ike ịmara mgbe ụbọchị Jehova ga-ewere ọnọdụ. N’ịchọsi ihe ike ha, mgbe ụfọdụ ha anwawo ime atụmatụ mgbe ọ pụrụ ịbịa. Ma site n’ime otú ahụ, ha ahapụwo, dị ka ndị na-eso ụzọ Jisọs n’oge mbụ, ịṅa ntị n’ịdọ aka ná ntị Onyenwe ha nke na anyị ‘amataghị mgbe oge ahụ bụ.’ (Mak 13:32, 33) Ndị na-akwa emo akwawo ndị Kraịst kwesịrị ntụkwasi obi emo n’ihi atụmanya ha oge ha na-erubeghị. (2 Pita 3:3, 4) Ka o sina dị, ụbọchị Jehova ga-abịa, ka Pita na-emesi ike, dị ka usoro ọgụgụ oge Ya si dị.”