Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Tupu ọnwụ ya, Jisọs nyefere onye na-eso ụzọ ya bụ́ Jọn nne ya ilekọta, ihe na-eyighị ka ọ gaara eme ma a sị na nna nkuchi ya bụ́ Josef, ka dị ndụ.—Jọn 19:25-27.