Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Kọmitii Mmekọrịta Ụlọ Ọgwụ na-egosikwa ndị ọrụ ụlọ ọgwụ ihe ma a kpọọ ha. Ọzọkwa, ọ bụrụ na a rịọ maka enyemaka ha kpọmkwem, ha na-enyere ndị ọrịa aka ịnọgide na-eji obi eziokwu esoro dibịa na-elekọta ha ekwurịta okwu n’oge.