Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Njikọ isii ndị ahụ bụ òtù UNICEF, Usoro Mmepe nke Mba Ndị Dị n’Otu, Òtù Na-ahụ Maka Ụba Mmadụ nke Mba Ndị Dị n’Otu, Òtù Ahụ Ike Ụwa, Ụlọ Akụ̀ Ụwa na Òtù Mmụta, Sayensị, na Ọdịbendị nke Mba Ndị Dị n’Otu. E guzobere òtù UNAIDS na 1995.