Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Otu nnyocha e mere n’oge na-adịbeghị anya na-egosi na inyekọta nri nwa na ara pụrụ ịmụba ohere e nwere ibute nje HIV nakwa na mmiri ara pụrụ inwe ihe ndị na-egbu nje na-enye aka eme ka nje ahụ ghara ịkpa ike. Ọ bụrụ na nke a bụ eziokwu, inye nanị ara—ọbụna n’agbanyeghị ihe ize ndụ ya—pụrụ ịbụ nhọrọ ka mma. Otú ọ dị, a nwapụtabeghị nchọpụta a.