Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Lee isiokwu bụ́ “Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . . Ịmụta Ụmụ—Ọ̀ Na-eme Ka Mmadụ Bụrụ Nwoke?” dị ná mbipụta Teta! nke May 8, 2000. Maka ntụle nke mmetụta ịbụ nne n’alụghị di na-enwe n’ahụ ndị inyom, lee isiokwu bụ́ “Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . . Ịbụ Nne n’Alụghị Di—Ọ̀ Pụrụ Ịbụ M?” ná mbipụta December 8, 1986.