Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Iwu Mosis kwuru na nwoke rafuru nwanyị na-amaghị nwoke ga-alụ ya. (Deuterọnọmi 22:28, 29) Otú ọ dị, alụmdi na nwunye ahụ abụghị iwu, n’ihi na nna nwa agbọghọ ahụ pụrụ ịjụ. (Ọpụpụ 22:16, 17) Ọ bụ ezie na ndị Kraịst taa anọghị n’okpuru Iwu ahụ, nke a na-eme ka o doo anya otú mmehie metụtara mmekọahụ tupu alụmdi na nwunye dịruru ná njọ.—Lee “Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ” dị ná mbipụta November 15, 1989 nke Ụlọ Nche.