Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’ọnọdụ a, akwara na-ebupụ ọbara n’obi na akwara na-ebubata ọbara n’obi gara nọrọ ebe ibe ha kwesịrị ịnọ. N’ihi ya, ọbara ikuku oxygen dị na ya bụ́ nke kwesịrị ịga n’ahụ na-agazi nanị n’akpa ume. A kọrọ banyere onye ihe yiri ya mere ná mbipụta anyị nke April 8, 1986 (Bekee), peeji nke 18-20.