Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ebe dị oké elu na-anọchị anya ụlọ, polu dị elu, àkwà mmiri, na ọnụ ọnụ ugwu. A na-ewere egwuregwu nke mmadụ isi n’ihe kwụ otu ebe dị ka ụlọ, àkwà mmiri, na ọnụ ọnụ ugwu tụpụ onwe ya dị ka ihe dị oké ize ndụ nke na Òtù Na-ahụ Maka Ogige Ntụrụndụ na United States machibidoro ya iwu.