Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ọ dị mma ịmara na ọtụtụ ihe ndị a chọpụtara n’ọmụmụ nkà ọgwụ egosiwo na okwukwe na-akwalite ahụ ike na ọdịmma. Dị ka Prọfesọ Dale Matthews nke Ngalaba Nkà Ọgwụ na Mahadum Georgetown si kwuo, “e gosiwo na okwukwe nwere abamuru.”