Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’ọtụtụ mba, a na-enye ụmụ amaala na ndị bi ebi ụdị ụfọdụ nke nọmba e ji amata mmadụ. A pụrụ iji nke a mee ihe ọ bụghị nanị maka ịmata mmadụ kamakwa maka ịtụ ụtụ isi nakwa nlekọta ahụ ike. Na United States, ụmụ amaala na-anata ihe a na-akpọ nọmba Nchebe Ọha na Eze. Ihe a na-akpọ ụdị nọmba ndị a na-adịgasị iche site n’otu mba gaa n’ọzọ.