Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b AIM bụ òtù na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ nke otu onye American Indian guzobere na 1968. Òtù ahụ na-akatọkarị BIA, bụ́ ụlọ ọrụ gọọmentị guzobere na 1824, o doro anya na ọ bụ iji kwalite ọdịmma nke ndị India nọ ná mba ahụ. Ụlọ ọrụ BIA na-agbazinyekarị ndị na-abụghị ndị India akụ̀ dị n’ime ala, mmiri, na ihe ndị ọzọ dị n’ala ọha mmadụ ahụ.—World Book Encyclopedia.