Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe anyị na-eri bụ n’ụzọ dị ukwuu okwu dịịrị onwe onye. Teta! adịghị atụ aro ka e rie ma ọ bụ zere iri ihe oriri dịgasị iche iche a tụlere n’ebe a, n’agbanyeghị usoro e ji kwadebe ha. Nzube nke isiokwu a bụ ime ka ndị na-agụ akwụkwọ anyị mata ihe bụ́ eziokwu dị ka a maara ha ugbu a.