Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọnụ ọgụgụ a bụ́ nde 70 “buru ibu,” ka The Times na-ekwu, ma “ihe a na-adịghị ekwukebe bụ na n’ime ọnụ ọgụgụ a, nde 26 nọ na Chọọchị England. Ihe na-erughị otu nde mmadụ ugbu a na-aga chọọchị n’ebe a [na Britain], ndị ọzọ fọrọnụ bụ nanị ndị Anglịkan elu ọnụ.”