Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Okwu Grik mbụ e ji mee ihe maka ịkwa iko bụ por·neiʹa. Ọ na-ezo aka n’omume mmekọahụ nile nke e ji akụkụ ahụ ndị e ji enwe mmekọahụ eme, n’abụghị ná nkekọ alụmdi na nwunye. Nke a na-agụnye ịdịda akụkụ ahụ ndị e ji enwe mmekọahụ aka na iji ọnụ amị akụkụ ahụ nwoke na nwanyị.