Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’usoro isiokwu ndị a, mgbe anyị zoro aka ná ndị a chụpụrụ n’ebe obibi ha, anyị adịghị agụnye nde mmadụ 90 ruo 100 nde bụ́ ndị a manyeworo ịgbahapụ ebe obibi ha n’ihi atụmatụ ọrụ mmepe ndị dị ka iwu ihe mgbochi mmiri, igwupụta akụ̀ dị n’ime ala, ịkụ osisi, ma ọ bụ ọrụ ugbo.