Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Bible hotara “Ha-Magedọn,” bụ́ nke a na-akpọkwa “agha nke oké ụbọchị nke Chineke Onye Pụrụ Ime Ihe Nile.” Nke a anaghị ezo aka n’agha nke ụmụ mmadụ na-ebu, kama ná mbibi nke Chineke ga-ebibi nanị ndị mmebi iwu. Ya mere, a pụghị iji Ha-Magedọn gosi na agha ụmụ mmadụ na-alụ n’oge a ziri ezi ma ọ bụ were ya na Chineke na-agọzi ha.—Mkpughe 16:14, 16; 21:8.