Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ụfọdụ ndị ụkọchukwu na-enweghị ụkpụrụ zọọrọ na Chineke kwadoro ịzụ ahịa mmadụ e ji obi ọjọọ na-azụ. N’ihi ya, ọtụtụ ndị ka nwere echiche a na-ezighị ezi bụ́ na Bible na-akwado obi ọjọọ dị otú ahụ, bụ́ nke ọ na-adịghị akwado. Biko lee isiokwu bụ́ “Echiche nke Bible: Chineke Ọ̀ Nabatara Ahịa Ohu?” nke dị ná mbipụta Teta! nke September 8, 2001.