Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ọ bụrụ na i torubeghị ogo ịlụ di ma ọ bụ nwunye, ọ bụ ihe amamihe dị na ya iso ndị na-abụghị nwoke ma ọ bụ nwanyị ibe gị na-akpakọrịta n’ìgwè. Lee isiokwu bụ́ “Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . . Gịnị Ma Ọ Bụrụ na Ndị Mụrụ M Echee na Mụ Etorubeghị Ime Mkpapụ?” nke pụtara ná mbipụta Teta! nke February 8, 2001.