Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ruo oge ụfọdụ, Ndị Kraịst narị afọ mbụ bụ́ ndị Juu nọ na Jeruselem nọ na-edebe akụkụ dịgasị iche iche nke Iwu Mozis, ma eleghị anya n’ihi ihe ndị na-esonụ. Ọ bụ Jehova nyere Iwu ahụ. (Ndị Rom 7:12, 14) Ọ ghọọla omume ndị Juu. (Ọrụ 21:20) Ọ bụ iwu na-achị ala ahụ, imebi ya n’ụzọ ọ bụla gaara eme ka e megide ozi Ndị Kraịst n’ụzọ na-enweghị isi.