Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ịgwa onye na-abụghị nwoke ma ọ bụ nwanyị ibe gị okwu ma ọ bụ gị na ya izirịta ozi mgbe nile na fon pụrụ ịbụ otu ụdị nke iyi oge mkpapụ. Biko lee isiokwu bụ́ “Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị—Gịnị Dị Njọ na Mmadụ na Ibe Ya Ikwurịta Okwu” ná mbipụta Teta! (Bekee) nke August 22, 1992.