Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Onye nwere nsogbu ahụ na-ekpu otu obere ihe n’ihu ehi ụra, bụ́ nke na-esi n’otu tuubu a kwụnyere n’otu ígwè ọrụ enweta ikuku. Ikuku a na-eme ka okpo iku ume ghere oghe ma meekwa ka onye nwere nsogbu ahụ na-eku ume otú o kwesịrị.