Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Ndị na-ese siga na-etinye onwe ha n’ihe ize ndụ ọbụna karị, n’ihi na ise siga ha na-emebi obi ha na usoro ọbara ji erugharị n’ahụ́ ha, ọ na-asụchikwa ime akwara. Otu akwụkwọ na-ekwu na pasent 95 nke ndị e bepụrụ ụkwụ ha n’ihi ọrịa shuga bụ ndị na-ese siga.