Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka ihe atụ, ọ pụrụ ịbụ na ụfọdụ ndị fere arụsị tupu ha aghọọ Ndị Kraịst apụghị ịhụ ọdịiche dị n’etiti iri anụ na ikere òkè n’ofufe. Nchegbu ọzọ kwesịrị ekwesị bụ na Ndị Kraịst na-esichaghị ike n’ụzọ ime mmụọ pụrụ ịghọtahie ya ma sụọ ngọngọ.