Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ihe karịrị afọ 50 gara aga, òtù Mba Ndị Dị n’Otu nakweere Nkwupụta Ụwa Nile Maka Ihe Ndị Ruuru Mmadụ. Akụkụ nke Mbụ nke Nkwupụta ahụ na-ekwu, sị: “Ihe nile bụ́ mmadụ nweere onwe ha site n’ọmụmụ, harakwa nhata n’ùgwù na n’ihe ndị ruuru ha.”