Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A na-achọkarị ka ndị a na-eji egosi ejiji dịrị “ma ọ dịkarịa ala mita 1.74 n’ogologo, dị nnọọ gịrịgịrị, nwee egbugbere ọnụ buru ibu, ọkpụkpụ ntì pụtara apụta, mkpụrụ anya gbara ọkpụrụkpụ, ụkwụ ogologo na imi guzo kwem nke na-apịghị apị nke ukwuu,” ka magazin bụ́ Time na-ekwu.