Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Òtù Mba United States Na-ahụ Maka Nsogbu nke Erighị Ihe nke Ọma n’Ihi Ịtụ Ụjọ Ibu Ibu Nakwa Nsogbu Ndị Yiri Ya na-eme atụmatụ na nde mmadụ asatọ na-enwe nsogbu nke erighị ihe nke ọma n’ihi ịtụ ụjọ ibu ibu na United States nanị, nakwa na ụfọdụ n’ime ha na-anwụ. Ọnụ ọgụgụ buru ibu n’ime ha (pasent 86) na-amalite inwe nsogbu iri ihe tupu ha eruo afọ 21.