Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’eziokwu, nri dịkwa mkpa. Ndị bi n’ime ime obodo ndị dị n’Africa na-erikarị nri ndị a na-ewepụghị ihe ọ bụla na ha nakwa akwụkwọ nri karịa ndị ibe ha bi n’ebe ndị mepere emepe. Ha adịghịkwa erikarị nri ndị shuga dị na ha, nri ndị e wepụrụ ihe na ha, na mmanya ọtọ bịrịbịrị—ihe ndị a ma na-akpata ezé ure.