Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ bụrụ na onye bụ́ nne abụrụ onye obi na-adịtụghị mma na onye na-enweghị nnọọ olileanya, bụrụkwa onye na-enweghị mmasị n’ebe nwa ya na ndị ọzọ nọ, ọ pụrụ ịbụ na ọ na-enwe ụdị ịda mbà n’obi mmadụ na-enwe mgbe ọ mụsịrị nwa. Ọ bụrụ na ọ dị otú ahụ, o kwesịrị ịga hụ ọkachamara n’ihe banyere ịmụ nwa, bụ́ onye na-adị ele ya ahụ́. Biko lee Teta! (Bekee), July 22, 2002, peeji nke 19-23 na June 8, 2003, peeji nke 21-23.