Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Biko rịba ama na ụfọdụ n’ime ihe mgbaàmà ndị a pụrụ ịbụ ihe mgbaàmà nke isi mgbaka, iji ọgwụ eme ihe n’ụzọ na-ezighị ezi, ma ọ bụ ọbụna mgbanwe ndị a na-enwe n’oge uto bụ́ nke na-adịghị njọ. E kwesịrị ikwu na mmadụ nwere nsogbu ahụ nanị mgbe onye ọkachamara lesịrị ya ahụ́ nke ọma.