Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ndị dọkịta na-akọ na mgbe mgbe, mgbanwe ọnọdụ uche nke ọ bụla na-adịgide ruo ọtụtụ ọnwa. Otú ọ dị, ha na-ekwu na ụfọdụ ndị “ọnọdụ uche ha na-agbanwe ngwa ngwa” na-eme ha datụ mbà n’obi, ha emetụ ara ara ọtụtụ ugboro n’afọ. N’ọnọdụ ndị a na-adịghị ahụkebe, ndị nwere nsogbu ahụ pụrụ isi n’otu ọnọdụ uche gaa n’ọzọ n’ime awa 24.