Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a N’ụzọ kwekọrọ n’ihe e kwuru bụ́ nzube ya, Teta! “[adịghị] mgbe ọ na-etinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.” Ihe e bu n’uche wee na-atụle isiokwu ndị a metụtara mgbanwe bụ iji mee ka ndị na-agụ akwụkwọ anyị mara banyere ya nakwa iji gosi nanị ezigbo ihe ngwọta e nwere maka mkpa ụmụ mmadụ.