Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Isiokwu a na-ekwu banyere ndị a na-agwakasị okwu ahụ́ na ndị a na-eti ihe. E nyere ndụmọdụ ndị pụrụ inyere ndị na-akpa àgwà ahụ aka n’isiokwu ndị bụ́ “Site n’Okwu Na-emerụ Ahụ Gaa n’Okwu Na-agwọ Agwọ” ná mbipụta anyị nke November 8, 1996, nakwa “Ịchọ Okwu—Olee Ihe Ọjọọ Dị Ya?” ná mbipụta anyị nke April 8, 1997.