Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ọ bụ ezie na a pụrụ ịgwakasị ma ndị nwoke ma ndị nwanyị okwu ahụ́ ma ọ bụ mesoo ha ihe ike, Ụlọ Ọrụ Na-ahụ Maka Nchịkwa na Mgbochi Ọrịa na United States na-ekwu na “a na-emerụ ndị inyom ahụ́ n’ụzọ dị ukwuu karịa ka a na-emerụ ndị ikom.” Ka o sina dị, iji mee ka ihe dị mfe, n’isiokwu a, anyị ga-ezo onye na-emegbu emegbu aka dị ka nwoke.