Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ọ bụ ezie na isiokwu a na-ekwu kpọmkwem banyere ọrụ dịịrị di na nna n’ime ezinụlọ, ndị nne nanị ha na-azụ ụmụ na ụmụ mgbei ndị na-aghaghị ilekọta ụmụnne ha anya pụkwara irite uru n’ụkpụrụ ndị ahụ e nyere ndị isi ezinụlọ.