Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b A na-akọwa atụmatụ achụmnta ego ndị yiri pyramid dị ka “usoro achụmnta ego na-adị n’ogo n’ogo bụ́ nke ndị mmadụ na-akwụ ụgwọ mbata iji nwee ohere nke ịkpọbata ndị ọzọ ime otu ihe ahụ.” Ọ dịghị ihe a na-azụ ma ọ bụ na-ere n’achụmnta ego ndị dị otú ahụ.