Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c E kwesịrị ịtụle abamuru ndị ọ ga-eweta nakwa mmetụta ndị na-adịghị mma ọ pụrụ inwe n’ahụ́ mmadụ. Teta! adịghị akwalite otu usoro ọgwụgwọ ọ bụla kpọmkwem. Ndị Kraịst kwesịrị ijide n’aka na ọgwụgwọ ọ bụla ha na-anata emegideghị ụkpụrụ Bible.