Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Dị ka otu nnyocha e mere na United States si kwuo, “o yikarịrị ka ohere e nwere na ndị na-aṅụ oké mmanya mgbe ụfọdụ ga-agha klas, laa azụ n’ọrụ ụlọ akwụkwọ, nwee mmerụ ahụ́, mebiekwa ihe onwunwe, ji okpukpu asatọ karịa nke ndị na-adịghị aṅụ oké mmanya.”