Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Dị ka Dicionário de Cultos Afro-Brasileiros (Akwụkwọ Ọkọwa Okwu nke Okpukpe Ndị Isi Ojii Brazil) si kwuo, ememe ịsa steepụ chọọchị Bonfim yiri nnọọ ememe ndị Yoruba. Akwụkwọ ọzọ kwukwara na ihe a na-akpọ ememe a bụ ememe mmiri Òòshà Ńlá, nke ihe a na-eme na ya bụ ịsa àwè (nnukwu ite) nke Òòshá Ńlá.