Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Anita Elberse, bụ́ prọfesọ n’ụlọ akwụkwọ Harvard Business School, kwuru na “n’agbanyeghị na ego ndị America na-erete na fim ugbu a ná mba ndị ọzọ na-ebukarị ibu karịa nke ha na-erete n’ụlọ, otú fim si gaa ahịa n’America ka nọgidere bụrụ isi ihe na-ekpebi otú ọ ga-esi gaa ahịa ná mba ndị ọzọ.”