Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Mgbe ụfọdụ, a na-eji ọnụ kọọrọ onye na-emepụta fim akụkọ a chọrọ iji mee fim, kama ide ya ede. Ọ bụrụ na akụkọ ahụ masịrị ya, ọ pụrụ ịzụrụ ikike nke iji ya mee fim ma jirizie aka ya dee ya edee.