Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ndị e nwere ike ịjụ ase gị pụrụ ịbụ onye nkụzi ụlọ akwụkwọ gị nke ma gị nke ọma ma ọ bụ onye ya na ezinụlọ unu dị ná mma nke na-achụ nta ego. Ọ bụrụ na onye ị na-achọ ọrụ n’ụlọ ọrụ ya agwa gị ka i nye ya aha ha, ị pụrụ ịtụwa anya na ọ pụrụ inwe mmasị iwe gị n’ọrụ. Hụ na ị natara ikike n’aka ndị ahụ ị chọrọ ka a jụọ ase.